2 Pita 2:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ndị a bụ isi iyi nke mmiri na-adịghị na alụlụụ nke oké ifufe mmiri na-ebugharị. E doweere ha ebe gbara oké ọchịchịrị ha ga-anọ.+ 2 Pita Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:17 Ụlọ Nche,9/1/1997, p. 17-18
17 Ndị a bụ isi iyi nke mmiri na-adịghị na alụlụụ nke oké ifufe mmiri na-ebugharị. E doweere ha ebe gbara oké ọchịchịrị ha ga-anọ.+