2 Pita 3:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ndị m hụrụ n’anya, akwụkwọ ozi a bụ nke abụọ m na-edetara unu. Achọrọ m ichetara unu ka unu gbaa mbọ na-eche echiche nke ọma otú m gwara unu n’akwụkwọ ozi nke mbụ.+ 2 Pita Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:1 Ụlọ Nche,1/1/2003, p. 9-106/1/1998, p. 59/1/1997, p. 19
3 Ndị m hụrụ n’anya, akwụkwọ ozi a bụ nke abụọ m na-edetara unu. Achọrọ m ichetara unu ka unu gbaa mbọ na-eche echiche nke ọma otú m gwara unu n’akwụkwọ ozi nke mbụ.+