1 Jọn 1:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 (N’eziokwu, e mere ka ndụ ahụ pụta ìhè. Anyị ahụla ya ma na-agba àmà ya,+ na-akọkwara unu banyere ndụ ebighị ebi ahụ+ nke si n’aka Nna anyị, nke e mere ka ọ pụta ìhè n’ebe anyị nọ.)
2 (N’eziokwu, e mere ka ndụ ahụ pụta ìhè. Anyị ahụla ya ma na-agba àmà ya,+ na-akọkwara unu banyere ndụ ebighị ebi ahụ+ nke si n’aka Nna anyị, nke e mere ka ọ pụta ìhè n’ebe anyị nọ.)