1 Jọn 1:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ọ bụ ihe anyị hụrụ na ihe anyị nụrụ ka anyị na-akọrọ unu,+ ka anyị na unu wee dịrị n’otu. Ọ bụkwa otú ahụ ka anyị na Nna anyị na Ọkpara ya, bụ́ Jizọs Kraịst, dị n’otu.+
3 Ọ bụ ihe anyị hụrụ na ihe anyị nụrụ ka anyị na-akọrọ unu,+ ka anyị na unu wee dịrị n’otu. Ọ bụkwa otú ahụ ka anyị na Nna anyị na Ọkpara ya, bụ́ Jizọs Kraịst, dị n’otu.+