1 Jọn 1:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ọ bụrụ na anyị asị, “Anyị anaghị eme mmehie,” anyị na-aghọgbu onwe anyị,+ eziokwu adịghịkwa anyị n’ime.
8 Ọ bụrụ na anyị asị, “Anyị anaghị eme mmehie,” anyị na-aghọgbu onwe anyị,+ eziokwu adịghịkwa anyị n’ime.