1 Jọn 2:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ndị bụ́ nna, m na-edere unu ihe a n’ihi na unu amatala onye ahụ si ná mmalite dịrị. Ụmụ okorobịa, m na-edere unu ihe a n’ihi na unu emeriela ajọ onye ahụ.+ Ụmụntakịrị, m na-edere unu ihe a n’ihi na unu amatala Nna anyị.+
13 Ndị bụ́ nna, m na-edere unu ihe a n’ihi na unu amatala onye ahụ si ná mmalite dịrị. Ụmụ okorobịa, m na-edere unu ihe a n’ihi na unu emeriela ajọ onye ahụ.+ Ụmụntakịrị, m na-edere unu ihe a n’ihi na unu amatala Nna anyị.+