1 Jọn 2:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ọ̀ bụ na ọ bụghị onye na-asị na Jizọs abụghị Kraịst bụ onye ụgha?+ Ọ bụ ya bụ onye na-emegide Kraịst,+ onye na-agọnahụ Nna anyị na Ọkpara ya. 1 Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:22 Ụlọ Nche,6/1/2015, p. 14 Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1883
22 Ọ̀ bụ na ọ bụghị onye na-asị na Jizọs abụghị Kraịst bụ onye ụgha?+ Ọ bụ ya bụ onye na-emegide Kraịst,+ onye na-agọnahụ Nna anyị na Ọkpara ya.