1 Jọn 3:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Nna anyị hụrụ anyị n’anya nke ukwuu+ wee kwe ka a kpọọ anyị ụmụ Chineke.+ Ọ bụkwa ihe anyị bụ. Ma ụwa amaghị anyị+ n’ihi na ụwa amatabeghị ya.+ 1 Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:1 Ụlọ Nche,9/15/2015, p. 18
3 Nna anyị hụrụ anyị n’anya nke ukwuu+ wee kwe ka a kpọọ anyị ụmụ Chineke.+ Ọ bụkwa ihe anyị bụ. Ma ụwa amaghị anyị+ n’ihi na ụwa amatabeghị ya.+