1 Jọn 3:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Anyị si otú a mata ihe bụ́ ịhụnanya, n’ihi na onye ahụ nyere ndụ* ya n’ihi anyị,+ anyị kwesịkwara inye ndụ* anyị n’ihi ụmụnna anyị.+ 1 Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:16 ‘Onye Na-eso Ụzọ M’, p. 177-178 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 18
16 Anyị si otú a mata ihe bụ́ ịhụnanya, n’ihi na onye ahụ nyere ndụ* ya n’ihi anyị,+ anyị kwesịkwara inye ndụ* anyị n’ihi ụmụnna anyị.+