1 Jọn 4:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ma okwu ọ bụla nke yiri ka ò si n’aka Chineke, nke na-anaghị egosi na Jizọs bụ mmadụ mgbe ọ bịara n’ụwa, esighị n’aka Chineke.+ Ọ bụkwa ya bụ okwu si n’aka onye na-emegide Kraịst, onye unu nụrụ na ọ na-abịa.+ Ugbu a, ọ nọrọla anọrọ n’ụwa.+ 1 Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:3 Ụlọ Nche,6/1/2015, p. 14
3 Ma okwu ọ bụla nke yiri ka ò si n’aka Chineke, nke na-anaghị egosi na Jizọs bụ mmadụ mgbe ọ bịara n’ụwa, esighị n’aka Chineke.+ Ọ bụkwa ya bụ okwu si n’aka onye na-emegide Kraịst, onye unu nụrụ na ọ na-abịa.+ Ugbu a, ọ nọrọla anọrọ n’ụwa.+