1 Jọn 4:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Anyị si na Chineke. Onye ọ bụla nke ma Chineke na-ege anyị ntị.+ Onye ọ bụla na-esighị na Chineke anaghị ege anyị ntị.+ Ọ bụ otú a ka anyị si amata okwu nke bụ́ eziokwu na nke bụ́ ụgha.+
6 Anyị si na Chineke. Onye ọ bụla nke ma Chineke na-ege anyị ntị.+ Onye ọ bụla na-esighị na Chineke anaghị ege anyị ntị.+ Ọ bụ otú a ka anyị si amata okwu nke bụ́ eziokwu na nke bụ́ ụgha.+