1 Jọn 5:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ihe a bụ àmà ahụ a gbara, na Chineke nyere anyị ndụ ebighị ebi,+ anyị sikwa n’aka Ọkpara ya enweta ndụ a.+
11 Ihe a bụ àmà ahụ a gbara, na Chineke nyere anyị ndụ ebighị ebi,+ anyị sikwa n’aka Ọkpara ya enweta ndụ a.+