2 Jọn 10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ọ bụrụ na onye ọ bụla abịakwute unu, ma ọ naghị akụzi ihe Kraịst kụziri, unu anabatala ya n’ụlọ unu,+ unu ekelekwala ya. 2 Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 57
10 Ọ bụrụ na onye ọ bụla abịakwute unu, ma ọ naghị akụzi ihe Kraịst kụziri, unu anabatala ya n’ụlọ unu,+ unu ekelekwala ya.