3 Ndị m hụrụ n’anya, ọ bụ eziokwu na m nọ na-agbalịsi ike ka m detara unu akwụkwọ ozi banyere nzọpụta a na-azọpụta anyị niile,+ ahụrụ m na m kwesịrị idetara unu akwụkwọ ozi ka m gbaa unu ume ka unu lụsie ọgụ ike maka okwukwe+ e nyefere ndị nsọ naanị otu ugboro.