Jud 23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 dọpụtanụ ha+ n’ọkụ ka a ghara ibibi ha. Ma na-emerenụ ndị ọzọ ebere, na-atụkwanụ egwu mgbe unu na-emere ha ebere ka ha ghara iji mmehie ha tetọọ unu.+ Kpọọnụ mmehie ha asị.* Jud Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23 Ụlọ Nche,7/15/1992, p. 20-21
23 dọpụtanụ ha+ n’ọkụ ka a ghara ibibi ha. Ma na-emerenụ ndị ọzọ ebere, na-atụkwanụ egwu mgbe unu na-emere ha ebere ka ha ghara iji mmehie ha tetọọ unu.+ Kpọọnụ mmehie ha asị.*