Mkpughe 2:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 “Degakwara mmụọ ozi nke ọgbakọ dị na Smeana akwụkwọ, sị: ‘Onye Mbụ na Onye Ikpeazụ,’+ onye nwụrụ anwụ ma dị ndụ ọzọ, kwuru ihe ndị a:+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:8 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 142 Mmezu Mkpughe, p. 37-38 Ụlọ Nche,5/15/2003, p. 12
8 “Degakwara mmụọ ozi nke ọgbakọ dị na Smeana akwụkwọ, sị: ‘Onye Mbụ na Onye Ikpeazụ,’+ onye nwụrụ anwụ ma dị ndụ ọzọ, kwuru ihe ndị a:+