Mkpughe 2:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 “Degara mmụọ ozi nke ọgbakọ dị na Pagamọm akwụkwọ, sị: Onye ahụ nke ji ogologo mma agha dị nkọ, nke nwere ihu abụọ, kwuru ihe ndị a:+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:12 Mmezu Mkpughe, p. 41-42 Ụlọ Nche,5/15/2003, p. 13
12 “Degara mmụọ ozi nke ọgbakọ dị na Pagamọm akwụkwọ, sị: Onye ahụ nke ji ogologo mma agha dị nkọ, nke nwere ihu abụọ, kwuru ihe ndị a:+