Mkpughe 2:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 M ga-emekwa ka ụmụ ya rịawa ọrịa ga-emecha gbuo ha, ka ọgbakọ niile wee mara na ọ bụ m na-enyocha obi na ihe dị n’ala ala obi.* M ga-akwụkwa onye ọ bụla n’ime unu ụgwọ otú o si kpaa àgwà.+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:23 Ụlọ Nche,12/15/2015, p. 14-159/15/2010, p. 2712/1/1999, p. 16 Mmezu Mkpughe, p. 31-32, 50-51
23 M ga-emekwa ka ụmụ ya rịawa ọrịa ga-emecha gbuo ha, ka ọgbakọ niile wee mara na ọ bụ m na-enyocha obi na ihe dị n’ala ala obi.* M ga-akwụkwa onye ọ bụla n’ime unu ụgwọ otú o si kpaa àgwà.+