Mkpughe 2:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ikike m ga-enye ya bụ ụdị ikike Nna m nyere m. Ọ ga-ejikwa mkpanaka ígwè+ taa ndị mmadụ ahụhụ.* Ọ ga-ebibi ha, ha adịrị ka arịa e ji ụrọ kpụọ, nke a kụriri akụri. Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:27 Mmezu Mkpughe, p. 52-53, 281 Ụlọ Nche,8/15/1990, p. 31
27 Ikike m ga-enye ya bụ ụdị ikike Nna m nyere m. Ọ ga-ejikwa mkpanaka ígwè+ taa ndị mmadụ ahụhụ.* Ọ ga-ebibi ha, ha adịrị ka arịa e ji ụrọ kpụọ, nke a kụriri akụri.