Mkpughe 4:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ocheeze iri abụọ na anọ gbakwara ocheeze ahụ gburugburu. Ahụkwara m ka ndị okenye iri abụọ na anọ, ndị yi uwe na-acha ọcha, nọ ọdụ n’ocheeze ndị ahụ.+ Onye ọ bụla n’ime ha kpukwa okpueze ọlaedo n’isi ya. Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:4 Mmezu Mkpughe, p. 76-77, 102-103, 288 Ụlọ Nche,7/1/1995, p. 13
4 Ocheeze iri abụọ na anọ gbakwara ocheeze ahụ gburugburu. Ahụkwara m ka ndị okenye iri abụọ na anọ, ndị yi uwe na-acha ọcha, nọ ọdụ n’ocheeze ndị ahụ.+ Onye ọ bụla n’ime ha kpukwa okpueze ọlaedo n’isi ya.