Mkpughe 4:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Àmụ̀mà si n’ocheeze ahụ na-egbu,+ anụkwara m olu dị iche iche, égbè eluigwe sikwa n’ocheeze ahụ na-agba.+ Mpanaka* asaa ndị na-enwu ọkụ dịkwa n’ihu ocheeze ahụ. Mpanaka* ndị ahụ pụtara mmụọ asaa nke Chineke.+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:5 Ụlọ Nche,1/15/2009, p. 30 Mmezu Mkpughe, p. 77-79
5 Àmụ̀mà si n’ocheeze ahụ na-egbu,+ anụkwara m olu dị iche iche, égbè eluigwe sikwa n’ocheeze ahụ na-agba.+ Mpanaka* asaa ndị na-enwu ọkụ dịkwa n’ihu ocheeze ahụ. Mpanaka* ndị ahụ pụtara mmụọ asaa nke Chineke.+