Mkpughe 4:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’ihu ocheeze ahụ, e nwere ihe yiri oké osimiri nke dị ka enyo+ ma ọ bụ kristal. N’etiti ocheeze ahụ nakwa gburugburu ocheeze ahụ, e nwere ndị mmụọ ozi anọ*+ ndị ihu na azụ ha bụ anya anya. Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:6 Mmezu Mkpughe, p. 79-80
6 N’ihu ocheeze ahụ, e nwere ihe yiri oké osimiri nke dị ka enyo+ ma ọ bụ kristal. N’etiti ocheeze ahụ nakwa gburugburu ocheeze ahụ, e nwere ndị mmụọ ozi anọ*+ ndị ihu na azụ ha bụ anya anya.