Mkpughe 5:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ahụrụ m otu akwụkwọ mpịakọta e dere ihe ihu na azụ,* nke Chineke, onye nọ ọdụ n’ocheeze ahụ,+ ji n’aka nri ya. E jikwa ihe asaa e ji aka ihe akara mechisie ya ike. Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:1 Mmezu Mkpughe, p. 82-83
5 Ahụrụ m otu akwụkwọ mpịakọta e dere ihe ihu na azụ,* nke Chineke, onye nọ ọdụ n’ocheeze ahụ,+ ji n’aka nri ya. E jikwa ihe asaa e ji aka ihe akara mechisie ya ike.