Mkpughe 5:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ma otu n’ime ndị okenye ahụ sịrị m: “Kwụsị ibe ákwá. Ọdụm nke si n’ebo Juda,+ bụ́ mgbọrọgwụ+ Devid,+ emeriela.+ N’ihi ya, o ruru eru imeghe akwụkwọ mpịakọta ahụ na ihe asaa ahụ e ji aka ihe akara e ji mechie ya.” Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:5 ‘Onye Na-eso Ụzọ M’, p. 35-36 Mmezu Mkpughe, p. 83-84 Ụlọ Nche,8/15/1994, p. 31
5 Ma otu n’ime ndị okenye ahụ sịrị m: “Kwụsị ibe ákwá. Ọdụm nke si n’ebo Juda,+ bụ́ mgbọrọgwụ+ Devid,+ emeriela.+ N’ihi ya, o ruru eru imeghe akwụkwọ mpịakọta ahụ na ihe asaa ahụ e ji aka ihe akara e ji mechie ya.”