Mkpughe 5:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Mgbe ọ naara ya, ndị mmụọ ozi anọ ahụ na ndị okenye iri abụọ na anọ ahụ+ dara n’ala n’ihu Nwa Atụrụ ahụ. Onye nke ọ bụla jikwa otu ụbọ akwara na efere ọlaedo insens* juru. (Insens a pụtara ekpere ndị nsọ.)+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:8 Mmezu Mkpughe, p. 85-87
8 Mgbe ọ naara ya, ndị mmụọ ozi anọ ahụ na ndị okenye iri abụọ na anọ ahụ+ dara n’ala n’ihu Nwa Atụrụ ahụ. Onye nke ọ bụla jikwa otu ụbọ akwara na efere ọlaedo insens* juru. (Insens a pụtara ekpere ndị nsọ.)+