Mkpughe 5:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ahụrụ m ọtụtụ ndị mmụọ ozi gbara ocheeze ahụ na ndị mmụọ ozi anọ ahụ* na ndị okenye ahụ gburugburu, nụkwa olu ha. Ha dị iri puku kwuru iri puku, na puku kwuru puku.+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:11 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 24 Teta!,7/2011, p. 25 Mmezu Mkpughe, p. 88
11 Ahụrụ m ọtụtụ ndị mmụọ ozi gbara ocheeze ahụ na ndị mmụọ ozi anọ ahụ* na ndị okenye ahụ gburugburu, nụkwa olu ha. Ha dị iri puku kwuru iri puku, na puku kwuru puku.+