Mkpughe 6:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Mgbe o meghere nke atọ n’ime ihe ndị ahụ e ji aka ihe akara e ji mechie akwụkwọ mpịakọta ahụ,+ anụrụ m ka mmụọ ozi nke atọ+ sịrị: “Bịa.” Ahụkwara m ịnyịnya ojii, nke onye na-agba ya ji ihe gbara mkpị e ji atụ̀ ihe n’aka ya. Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:5 Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),nke 3 2017, p. 5, 7 Ụlọ Nche,2/1/2014, p. 7 Mmezu Mkpughe, p. 95
5 Mgbe o meghere nke atọ n’ime ihe ndị ahụ e ji aka ihe akara e ji mechie akwụkwọ mpịakọta ahụ,+ anụrụ m ka mmụọ ozi nke atọ+ sịrị: “Bịa.” Ahụkwara m ịnyịnya ojii, nke onye na-agba ya ji ihe gbara mkpị e ji atụ̀ ihe n’aka ya.