Mkpughe 6:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ahụkwara m mgbe o meghere nke isii n’ime ihe ndị ahụ e ji aka ihe akara e ji mechie akwụkwọ mpịakọta ahụ. E nwekwara oké ala ọma jijiji. Anyanwụ jikwara oji ka ákwà iru uju e ji ajị anụ kpaa. Ọnwa chakwara ka ọbara.+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:12 Mmezu Mkpughe, p. 104-110
12 Ahụkwara m mgbe o meghere nke isii n’ime ihe ndị ahụ e ji aka ihe akara e ji mechie akwụkwọ mpịakọta ahụ. E nwekwara oké ala ọma jijiji. Anyanwụ jikwara oji ka ákwà iru uju e ji ajị anụ kpaa. Ọnwa chakwara ka ọbara.+