Mkpughe 8:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ma, ozugbo ahụ, mmụọ ozi ahụ si n’ọkụ dị n’ebe ịchụàjà ahụ gụjuo ọkụ n’ihe ahụ a na-etinye insens ma wụda ya n’ụwa. Égbè eluigwe wee gbaa, àmụ̀mà egbuo,+ e nweekwa ala ọma jijiji. Anụkwara m olu dị iche iche. Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:5 Ụlọ Nche,1/15/2009, p. 32 Mmezu Mkpughe, p. 131-132
5 Ma, ozugbo ahụ, mmụọ ozi ahụ si n’ọkụ dị n’ebe ịchụàjà ahụ gụjuo ọkụ n’ihe ahụ a na-etinye insens ma wụda ya n’ụwa. Égbè eluigwe wee gbaa, àmụ̀mà egbuo,+ e nweekwa ala ọma jijiji. Anụkwara m olu dị iche iche.