Mkpughe 9:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ma, ndị ihe atọ ndị ahụ na-egbughị akwaghị ụta maka ihe ha ji aka ha mee. Ha akwụsịghị ife ndị mmụọ ọjọọ na arụsị e ji ọlaedo na ọlaọcha na ọla kọpa na nkume na osisi mee. Arụsị ndị a anaghị ahụ ụzọ. Ha anaghị anụ ihe. Ha anaghịkwa eje ije.+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:20 Ụlọ Nche,1/15/2009, p. 32 Mmezu Mkpughe, p. 154
20 Ma, ndị ihe atọ ndị ahụ na-egbughị akwaghị ụta maka ihe ha ji aka ha mee. Ha akwụsịghị ife ndị mmụọ ọjọọ na arụsị e ji ọlaedo na ọlaọcha na ọla kọpa na nkume na osisi mee. Arụsị ndị a anaghị ahụ ụzọ. Ha anaghị anụ ihe. Ha anaghịkwa eje ije.+