Mkpughe 10:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọ ṅụkwara iyi n’aha Chineke, onye na-adị ndụ ruo mgbe niile ebighị ebi,+ onye kere eluigwe na ihe ndị dị n’ime ya, kee ụwa na ihe ndị dị n’ime ya, keekwa oké osimiri na ihe ndị dị n’ime ya.+ Ọ ṅụrụ iyi, sị: “A gaghịzi egbu oge. Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:6 Mmezu Mkpughe, p. 157
6 Ọ ṅụkwara iyi n’aha Chineke, onye na-adị ndụ ruo mgbe niile ebighị ebi,+ onye kere eluigwe na ihe ndị dị n’ime ya, kee ụwa na ihe ndị dị n’ime ya, keekwa oké osimiri na ihe ndị dị n’ime ya.+ Ọ ṅụrụ iyi, sị: “A gaghịzi egbu oge.