Mkpughe 10:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 M wee gakwuru mmụọ ozi ahụ, gwa ya ka o nye m obere akwụkwọ mpịakọta ahụ. Ya asị m: “Were ya taa.+ Ọ ga-enye gị nsogbu n’afọ,* ma ọ ga na-atọ ka mmanụ aṅụ n’ọnụ gị.” Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:9 Mmezu Mkpughe, p. 158-160
9 M wee gakwuru mmụọ ozi ahụ, gwa ya ka o nye m obere akwụkwọ mpịakọta ahụ. Ya asị m: “Were ya taa.+ Ọ ga-enye gị nsogbu n’afọ,* ma ọ ga na-atọ ka mmanụ aṅụ n’ọnụ gị.”