Mkpughe 10:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 M wee nara mmụọ ozi ahụ obere akwụkwọ mpịakọta ahụ o ji n’aka ma taa ya.+ Ọ tọrọ m ụtọ n’ọnụ ka mmanụ aṅụ.+ Ma mgbe m tachara ya, o nyere m nsogbu n’afọ.* Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:10 Mmezu Mkpughe, p. 158-160
10 M wee nara mmụọ ozi ahụ obere akwụkwọ mpịakọta ahụ o ji n’aka ma taa ya.+ Ọ tọrọ m ụtọ n’ọnụ ka mmanụ aṅụ.+ Ma mgbe m tachara ya, o nyere m nsogbu n’afọ.*