Mkpughe 11:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 E wee meghee ebe nsọ nke ụlọ nsọ Chineke dị n’eluigwe, mụ ahụ igbe ọgbụgba ndụ ya n’ebe nsọ nke ụlọ nsọ ya.+ Àmụ̀mà gburu. Anụrụ m olu dị iche iche. Égbè eluigwe gbara. Ala mara jijiji, nnukwu akụ́ mmiri ígwé dakwara. Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:19 Mmezu Mkpughe, p. 175-176
19 E wee meghee ebe nsọ nke ụlọ nsọ Chineke dị n’eluigwe, mụ ahụ igbe ọgbụgba ndụ ya n’ebe nsọ nke ụlọ nsọ ya.+ Àmụ̀mà gburu. Anụrụ m olu dị iche iche. Égbè eluigwe gbara. Ala mara jijiji, nnukwu akụ́ mmiri ígwé dakwara.