Mkpughe 12:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ma e nyere nwaanyị ahụ nku abụọ nke nnukwu ugo,+ ka o fega n’ala ịkpa, ebe a kwadebeere ya. N’ebe ahụ ka a ga-enye ya nri ruo otu oge na oge abụọ na ọkara otu oge*+ ebe agwọ ahụ+ na-anọghị. Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:14 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 32 Mmezu Mkpughe, p. 183-184
14 Ma e nyere nwaanyị ahụ nku abụọ nke nnukwu ugo,+ ka o fega n’ala ịkpa, ebe a kwadebeere ya. N’ebe ahụ ka a ga-enye ya nri ruo otu oge na oge abụọ na ọkara otu oge*+ ebe agwọ ahụ+ na-anọghị.