Mkpughe 13:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 E nyere ya ike ịlụso ndị nsọ agha na imeri ha.+ E nyekwara ya ike ịchị ebo niile na agbụrụ niile na asụsụ niile na mba niile. Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:7 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 73 Ụlọ Nche,6/15/2012, p. 15 Mmezu Mkpughe, p. 192
7 E nyere ya ike ịlụso ndị nsọ agha na imeri ha.+ E nyekwara ya ike ịchị ebo niile na agbụrụ niile na asụsụ niile na mba niile.