Mkpughe 13:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ndị niile bi n’ụwa ga-efekwa ya. Malite mgbe a tọrọ ntọala ụwa, o nweghị onye n’ime ha e dere aha ya n’akwụkwọ mpịakọta nke ndụ+ nke Nwa Atụrụ ahụ e gburu egbu.+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:8 Ụlọ Nche,2/15/2009, p. 3 Mmezu Mkpughe, p. 192
8 Ndị niile bi n’ụwa ga-efekwa ya. Malite mgbe a tọrọ ntọala ụwa, o nweghị onye n’ime ha e dere aha ya n’akwụkwọ mpịakọta nke ndụ+ nke Nwa Atụrụ ahụ e gburu egbu.+