Mkpughe 13:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 M wee hụ anụ ọhịa ọzọ nke si n’ala na-apụta. O nwere mpi abụọ ndị dị ka nke obere ebule, ma ọ malitere ikwu okwu dị ka dragọn.+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:11 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),5/2022, p. 10 Ụlọ Nche,2/15/2009, p. 3 Mmezu Mkpughe, p. 193-194
11 M wee hụ anụ ọhịa ọzọ nke si n’ala na-apụta. O nwere mpi abụọ ndị dị ka nke obere ebule, ma ọ malitere ikwu okwu dị ka dragọn.+