Mkpughe 14:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ha na-abụkwa abụ yiri abụ ọhụrụ+ n’ihu ocheeze ahụ na n’ihu ndị mmụọ ozi anọ ahụ*+ na n’ihu ndị okenye ahụ.+ O nweghịkwa onye mụtaliri abụ ahụ ma e wezụga otu narị puku na puku iri anọ na puku anọ (144,000) ahụ,+ ndị Chineke zụtara n’ụwa. Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:3 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 31 Mmezu Mkpughe, p. 200-201, 202-203
3 Ha na-abụkwa abụ yiri abụ ọhụrụ+ n’ihu ocheeze ahụ na n’ihu ndị mmụọ ozi anọ ahụ*+ na n’ihu ndị okenye ahụ.+ O nweghịkwa onye mụtaliri abụ ahụ ma e wezụga otu narị puku na puku iri anọ na puku anọ (144,000) ahụ,+ ndị Chineke zụtara n’ụwa.