Mkpughe 14:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Anụkwara m olu si n’eluigwe sị, “Dee ihe a: Si ugbu a gawa, ndị ha na Onyenwe anyị dị n’otu+ tupu ha anwụọ ga-enwe obi ụtọ. Mmụọ nsọ na-asị ka ha zuru ike n’ọrụ ha nọ na-arụ, n’ihi na a gaghị echefu ya.”* Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:13 Mmezu Mkpughe, p. 211
13 Anụkwara m olu si n’eluigwe sị, “Dee ihe a: Si ugbu a gawa, ndị ha na Onyenwe anyị dị n’otu+ tupu ha anwụọ ga-enwe obi ụtọ. Mmụọ nsọ na-asị ka ha zuru ike n’ọrụ ha nọ na-arụ, n’ihi na a gaghị echefu ya.”*