Mkpughe 14:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Mmụọ ozi ọzọ wee si n’ebe nsọ nke ụlọ nsọ ahụ pụta, jiri oké olu gwa onye ahụ nọ ọdụ n’elu ígwé ojii ahụ, sị: “Were mma i ji ewe ihe ubi ghọrọ mkpụrụ, n’ihi na ihe ubi nke ụwa achaala nke ọma,+ oge e ji aghọ mkpụrụ eruokwala.” Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:15 Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!, p. 88-89 Ụlọ Nche,9/15/2010, p. 26-27 Mmezu Mkpughe, p. 211-212
15 Mmụọ ozi ọzọ wee si n’ebe nsọ nke ụlọ nsọ ahụ pụta, jiri oké olu gwa onye ahụ nọ ọdụ n’elu ígwé ojii ahụ, sị: “Were mma i ji ewe ihe ubi ghọrọ mkpụrụ, n’ihi na ihe ubi nke ụwa achaala nke ọma,+ oge e ji aghọ mkpụrụ eruokwala.”
14:15 Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!, p. 88-89 Ụlọ Nche,9/15/2010, p. 26-27 Mmezu Mkpughe, p. 211-212