Mkpughe 14:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Mmụọ ozi ahụ wee tinye mma o ji ewe ihe ubi n’ụwa ma ghọrọ mkpụrụ vaịn ndị dị n’ụwa. Ọ wụbakwara ha n’ime nnukwu ebe a na-azọchapụta mmanya nke nọchiri anya iwe Chineke.+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:19 Mmezu Mkpughe, p. 212-213, 214-215
19 Mmụọ ozi ahụ wee tinye mma o ji ewe ihe ubi n’ụwa ma ghọrọ mkpụrụ vaịn ndị dị n’ụwa. Ọ wụbakwara ha n’ime nnukwu ebe a na-azọchapụta mmanya nke nọchiri anya iwe Chineke.+