Mkpughe 16:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Anụkwara m ka mmụọ ozi nke na-ahụ maka mmiri sịrị: “Ị bụ Chineke e kwesịrị ịtụkwasị obi,+ onye dị adị na onye dịbu adị.+ Ị bụ onye ezi omume n’ihi ihe ndị a i kpebiri.+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:5 Bịaruo Jehova Nso, p. 287-288 Mmezu Mkpughe, p. 224-225
5 Anụkwara m ka mmụọ ozi nke na-ahụ maka mmiri sịrị: “Ị bụ Chineke e kwesịrị ịtụkwasị obi,+ onye dị adị na onye dịbu adị.+ Ị bụ onye ezi omume n’ihi ihe ndị a i kpebiri.+