Mkpughe 16:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Anụkwara m olu si n’ebe ịchụàjà ahụ sị: “Jehova* Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ ikpe gị ziri ezi, e kwesịkwara ịtụkwasị ya obi.”+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:7 Mmezu Mkpughe, p. 224-225
7 Anụkwara m olu si n’ebe ịchụàjà ahụ sị: “Jehova* Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ ikpe gị ziri ezi, e kwesịkwara ịtụkwasị ya obi.”+