Mkpughe 16:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 E jikwa oké okpomọkụ mekpaa ndị mmadụ ahụ́. Ma ha echegharịghị, kama ha kwuluru Chineke.* Ha etoghị Chineke, onye nwere ikike ịta ha ahụhụ ndị a. Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:9 Mmezu Mkpughe, p. 225, 226-227
9 E jikwa oké okpomọkụ mekpaa ndị mmadụ ahụ́. Ma ha echegharịghị, kama ha kwuluru Chineke.* Ha etoghị Chineke, onye nwere ikike ịta ha ahụhụ ndị a.