Mkpughe 16:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Obodo ukwu ahụ+ kewakwara ụzọ atọ, obodo dị iche iche ná mba niile adaakwa. Chineke chetakwara Babịlọn Ukwu ahụ,+ ka o mee ka ọ ṅụọ mmanya dị n’iko nke iwe ya dị ọkụ.+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:19 Mmezu Mkpughe, p. 234
19 Obodo ukwu ahụ+ kewakwara ụzọ atọ, obodo dị iche iche ná mba niile adaakwa. Chineke chetakwara Babịlọn Ukwu ahụ,+ ka o mee ka ọ ṅụọ mmanya dị n’iko nke iwe ya dị ọkụ.+