Mkpughe 17:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Mmụọ ozi ahụ wee buru m n’ike mmụọ nsọ baa n’ala ịkpa. Ahụkwara m otu nwaanyị nke nọ ọdụ n’elu otu anụ ọhịa nke na-acha uhie uhie.* Aha e ji ekwulu Chineke jukwara n’ahụ́ anụ ọhịa ahụ. O nwekwara isi asaa na mpi iri. Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:3 Ụlọ Nche,6/15/2012, p. 17 Mmezu Mkpughe, p. 240-243
3 Mmụọ ozi ahụ wee buru m n’ike mmụọ nsọ baa n’ala ịkpa. Ahụkwara m otu nwaanyị nke nọ ọdụ n’elu otu anụ ọhịa nke na-acha uhie uhie.* Aha e ji ekwulu Chineke jukwara n’ahụ́ anụ ọhịa ahụ. O nwekwara isi asaa na mpi iri.