Mkpughe 17:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Nwaanyị ahụ yi ákwà na-acha pọpụl+ na ákwà na-acha uhie uhie. O jikwa ọlaedo na nkume dị oké ọnụ* na nkume pel chọọ onwe ya mma.+ O bukwa iko ọlaedo n’aka. Ihe juru n’iko a bụ ihe ndị rụrụ arụ na ihe ndị na-adịghị ọcha o ji akwa iko.* Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:4 Mmezu Mkpughe, p. 243, 244-245
4 Nwaanyị ahụ yi ákwà na-acha pọpụl+ na ákwà na-acha uhie uhie. O jikwa ọlaedo na nkume dị oké ọnụ* na nkume pel chọọ onwe ya mma.+ O bukwa iko ọlaedo n’aka. Ihe juru n’iko a bụ ihe ndị rụrụ arụ na ihe ndị na-adịghị ọcha o ji akwa iko.*