Mkpughe 17:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ọ sịkwara m: “Mmiri ahụ ị hụrụ, bụ́ ebe nwaanyị akwụna ahụ nọ ọdụ, pụtara agbụrụ dị iche iche na ìgwè mmadụ na mba dị iche iche na ndị na-asụ asụsụ dị iche iche.+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:15 Mmezu Mkpughe, p. 256 Teta!,11/8/1996, p. 5-6
15 Ọ sịkwara m: “Mmiri ahụ ị hụrụ, bụ́ ebe nwaanyị akwụna ahụ nọ ọdụ, pụtara agbụrụ dị iche iche na ìgwè mmadụ na mba dị iche iche na ndị na-asụ asụsụ dị iche iche.+