Mkpughe 18:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 O wee jiri oké olu tie mkpu, sị: “Babịlọn Ukwu ahụ adaala! Ọ daala!+ Ọ ghọọla ebe ndị mmụọ ọjọọ bi nakwa ebe ndị mmụọ ọjọọ* na nnụnụ niile na-adịghị ọcha, nke rụkwara arụ, na-ezo!+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:2 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 58 Mmezu Mkpughe, p. 259-261
2 O wee jiri oké olu tie mkpu, sị: “Babịlọn Ukwu ahụ adaala! Ọ daala!+ Ọ ghọọla ebe ndị mmụọ ọjọọ bi nakwa ebe ndị mmụọ ọjọọ* na nnụnụ niile na-adịghị ọcha, nke rụkwara arụ, na-ezo!+